Umu Obiligbo – Udo Ga Adi

                       DOWNLOAD SONG 

Udo Ga Adi by Umu Obiligbo Mp3 Download

Get this song by Umu Obiligbo titled Udo Ga Adi. Umu Obiligbo are Nigeria duo singer and Highlife musicians named Chukwuebuka Akunwafor Obiligbo and Ifeanyichukwu Okpuozor Obiligbo. They are known for their highlife songs, performances and their Igbo approach to music. The song will make your playlist if love good music.

Use the link below to stream and download Udo Ga Adi by Umu Obiligbo.

Lyrics Of Udo Ga Adi by Umu Obiligbo

Ijenu ụwa munachi so eje
Obodo ekwelugo nu na munachi so eje
N′ akalaka bụ ya n’ edu oo eyeeee
Unu afụgo kwenu ude na-ude ya gi
Ka m kwube kwe nụ ya ọzọ ooo
Eyi na-ife ego na-eme
Ịyo ịyo okooko ko
Amalu ise lele
Ịyo ịyo okooko ko
Amala helele (iyoyo okooko ko)
Iyo okooko, iyo okookooko (iyoyo okooko kọọ)
Amala ise ya ka anyị ji ejebekwe, ngwa
Ụmụ Obiligbo abiagokwe nyi, Amalu ise lele
Akunwafor nọkwa mmu nekwu,
M na Okpuọzọr nwanne m
Egwu anyị nya ka anyị ji eje
Ka m kwube kwanu ya ọzọ oooo
Eyio nịyo okooko ko
Egwu anyị ọkwa ya ka anyị ji ana
Ọkwa egwu ka anyị ji eje iyee oo
Amalu selele
Munachi so ejenu, Amala welele
Ka m kwube kwanu ya ọzọ ooo
Eyio niyo okooko ko
Akunwafor (aha aaaaa)
Ya na Okpuọzọr (aha aaaaa)
Udo ka anyị na-achọ,
Udo a, udo ka anyị na-achọ
Ịgba meeee (aha aaaaa)
Ife dị mma bụ Udo,
Udo ahụ ya ka anyị na-achọ.
Ka m kwube kwanu ya ọzọ ooo
Eyi na-ife ego na-eme
Iyoyo okooko ko eyeeee eh.
Amala selele (iyoyo okooko koo)
(iyoyo okooko ko)
Olisa Chukwu, ọnụ m ekelee gi
Obinigwe ọnụ m ekelee
Ife I kwụrụ ka m na-eme
Udo ka m na-ekwu(obodo kelee nụ m chi mee)
Ife dị nma bụ udo
Udo ahụ ya ka anyị na-achọ
Ịgba munachi so eje iyee eh (obodo nekwanu chi mee)
Amala selele
Ịgba munachi so eje niyo oko,
niyo okooko ko oko (obodo nekwanu chi mee)
Onye ọ bụla chọrọ udo (ịgba nekwanu chi mee)
Asị m, onye ọ bụla chọrọ udo
Ebe udo na-alụ ọlụ, ebe afụ ka ife dị nma na-abịa
Ị naa nu ka m na-ekwuoyi
Amalu iselele
Olisa Chi mee, bịa wetekene nụ udo na-ezinụlọ niile
Ayiyo ya ka m na ayiọ
Ị naa nụ ka m na-ebele enu
Ị nelu anya, ọbụna Nne gị na Nna gi
Na fanabu bụ ịlo ọnwe fa
Ọ na-emetụta ụmụ aka
Ọ na-egbochi kwa ụzọ
Ị naa nụ ka- egwu na-ekwu
Ezinụlọ na-enwelu udo, na ife dị nma na-agbalu fa ọsọ
Dị na Nwunye sebe okwu
Ọganilu na-agbalu fa ọsọ
Ụmụ fa mụrụ agbasasịa
Nsị, ụmụ fa mụrụ agbasasịa
Obodo na-enwelu udo, ọganilu na-agbalu fa ọsọ
Ọkwa fa achili egbe n′aka. Ife m fulu ka m na-ekwu okwu ya.
Nke kasị njọ n’ụwa a bụ na di na nwunye sebe okwu
Di na Nwunye sebe okwu, ife izizi ọga eme fa
Abia Nne akpọkọlu ụmụ ya si fa na papa fa na-egbu fa egbu
Na ọ na- ata amuosu ọkwa ka fa gbabara Nna fa ọsọ
Nne akpọkọlu ụmụ ya Nwoke nwe ụnọ ana- ebe akwa eyi
Oké echiche ezue nya alụ
Nya bụ na Nwoke na- anwụ n’ọge
Ewuu mee Ewụ Chukwu akwa alili nya
ka m na-ebenu nu eyi niyo okookoo ko
Ị naa nụ ka egwu na-ara nụ eeeee
Amalu iselele
Ịgba mee (aha aaaa)
Ife dị nma bụ udo, udo ahụ nya ka anyị na-achọ
Ị naa nu ka egwu na-ara iyoo
Amala selele
Nwoke chụsia ego ka ọ nata ọke echiche ezue ya alụ
Ọbịazia ọ tinye uche na mmanya
Ọnwụ Sia ya ogbu biye egbu ka ọ wee chefunata
Ife ọ na afụ na ụnọ ya
Ifulu ndị amụma ụgha fa na-ekposa si ụnọ ofuma
A bịa obubelu gị amụma si na papa gị na-egbu gị egbu
A bịa obubelu gị amụma sị na Nne gị na-achọ gị ọnwụ
Mmadụ a ga-amụ sị nwa chọba kwa ka ogbue ya egbu
Ajụjụ ka m na-ajụ
Ajụjụ m jụrụ onye ga za m eeee e Amalu selele
Nelue ọnwe gị anya makwalu ife ị na-eme
Ọ me nma na nma yi an
Ọ me njọ na-egbu ọnwe ya
Ị naa nụ ka m na-ekwu
Ozi Ọma ka m ji eje
Ndị amụma ụgha unu na-achọ kwa Chukwu okwu eyi ịgba mee
Iko iji malu mmadụ ibe gi
Ọkwa ya ka aga eji kwa
Wee maajuelu gị ụkpa
Ị naa nụ ka egwu na-ara
Makwalu ife ịna-eme
Olisa Chi me bịa chebe kwelu m Nne m
Olisa Chi keru m bịa chebe kele m Nna m
Nne na-eme kwa nwa ma Nna ji isi aghọ mgbọ
Nna na-edozi obi, Ndị ilo na-asọ Nna anya
Ị naa nụ ka m na-ekwu
Akunwafor nọ m na-ekwu ka m kwube
kwanu ya ọzọ ooo eyio niyo okookoo ko
iyoyo okookoo ko
Eyio na ife ego na-eme
Ịyoyo okookoo ko ịyo ooo Amalu selele
Ịyoyo okookoo ko
Asị na papa m anulọ Nne m
Ọ dị ọnye ga- amụta Akunwafor n′ ụwa
Ya na Okpuọzọr iyoyo okookoo ko eyieee
Ụfọdụ na-eti Npa fa ife
Maka na ọkago nka
Ọ zikwa onye Kalu nkà ọdịka ọnwụlọ ala Nne e
Ị naa nụ kwa onu m
Nwoke ga-afu ife ibe e na-afu
Ị Kaya amụta nwa and ị Kaya kakwu nka
I kasịa nkà mgbe afụ nwa gị tiee gị
Ka ịfụ ka ụwa sị adị
Ngwá nelue onwe gị anya ọbụlụ na ị
na-eti Npa gị ife yio kwa nya ka ọgba gharu gi
Ị naa nụ ka m na-ekwu
M wee tiie okokokokoooyio Amalu selele
Ịyoyo okookoo ko
M wee tiie okokokooo (iyoyo okookoo ko)
Akunwafor niyo okokokooo(iyoyo okooko ko)
Ịgba n′ ife ego na-eme
Ịyoyoy okokokooo
Akunwafor tiee okokokooo (iyoyo okooko kọọ)
Okpuọzọr tiee okookooko (iyoyo okooko koo)
Ịyoyo okooko (till fade)
 

Download Mp3 Here

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Next Post

Umu Obiligbo - Uto Uwa

Sat Jan 4 , 2025
                       DOWNLOAD SONG  Uto Uwa by Umu Obiligbo Mp3 Download Get this song by Umu Obiligbo titled Uto Uwa. Umu Obiligbo are Nigeria duo singer and Highlife musicians named Chukwuebuka Akunwafor Obiligbo and Ifeanyichukwu Okpuozor Obiligbo. They are known for their […]

You May Like

2Face Dibia 9ice Adekunle Gold Akon Asa Asake Ayra Starr Bella Shmurda Blaqbonez Burna Boy CKay Davido DJ Mix Duncan Mighty Erigga Falz Fireboy DML Flavour Frank Edward Harmonize Kizz Daniel Naira Marley Odumodublvck Olamide Omah Lay Oriental Brothers Osita Osadebe P-Square Patoranking Phyno Portable Rema Ruger Seyi Vibez Shatta Wale Simi Stanley Okorie Throwback Songs Timaya Tiwa Savage Umu Obiligbo Waje Wizkid Yemi Alade Zlatan