Get this song by PC Lapez titled Vintage Praise. PC Lapez whose birth name is Michael, is a popular Nigerian singer, music producer and songwriter who is currently making wave in the Nigeria music industry. The song will make your playlist if love good music.
Use the link below to stream and download Vintage Praise by PC Lapez.
Lyrics Of Vintage Praise by PC Lapez
Ka anyi ga zigaraha ozi Ka anyi gwaha na chi anyi di nma
Ka anyi ga zigaraha ozi Ka anyi gwaha na chi anyi di nma Odi nma oh
Ka anyi ga zigaraha ozi Ka anyi gwaha na chi anyi di nma
Gwam oh udi uwe anyi ga eyi na mbara eligwe
Gwam oh udi uwe anyi ga eyi na mbara eligwe Ewuuu
Anyi ga eyi uweyi Ocha, ya na okpu ola edo Ya na kpa kpa ndo tukwa siri ya nke ejiri cho ya nma
Ebe nwere enyi Jesus, nga nga na egbu m egbu
Ebe nwere enyi Jesus, nga nga na egbu m oh Ebe nwere eyi Jesus
Ebe nwere enyi Jesus, Ebe nwere Olisa igwe oh nga nga na ebu m ebu
Draw me nearer nearer to thee Lord Draw me nearer nearer to thee My songs everyday father draw me closer oh
Draw me nearer nearer to thee
Imara na ihe ahu omere m
Nji na ekele ya Imara na ihe ahu omere m Nji na ajaya nma
Imara na ihe ahu omere m
Nji na ekele ya Imara na ihe ahu omere m Nji na ajaya nma
Chukwu Nara ekele Ihe ina emere anyi di nma Chukwu Nara ekele mo Ihe ina emere anyi di nma
Chukwu Nara ekele eh eh Ihe ina emere anyi di nma
Chukwu Nara ekele mo Ihe ina emere anyi di nma
Oh lord come down and manifest your power
Oh lord come down and manifest your power
Elu uwa mmadu bi Jaya nma Sorom ja Jehova Jaya nma Elu uwa mmadu bi oh Jaya nma Unu ja Jehova ah Jaya nma
Kene ya kene ya Na obu Eze
Kene ya kene ya Na obu Eze
Kene Jesus na obu eze Jesus na idi nma
Kene ya kene ya Na obu Eze
Kene ya kene ya Na obu Eze
Kene Jesus na obu eze Jesus na idi nma
Jesus na idi nma oh Jesus na idi nma
Jesus na idi nma oh Jesus na idi nma
Jesus ife gi aso gbuo mu oh Jesus na idi nma
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Oga eme ka m di Ocha
Oga eme ka m di Ocha
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Oga eme ka m di Ocha
Ma mbulie ya enu Ma mbulie ya enu
Oga adoro mkpuru obi oh
Ma mbulie ya enu Oga adoro mkpuru obi eh Ma mbulie ya enu
Oga adoro mkpuru obi oh Ma mbulie ya enu
Oga adoro mkpuru obi eh Ma mbulie ya enu
Onwere aha nke nga akpo nu ihe ukwu emewe na ebea oh
Aha…… Jesus
Amaram na ige eme
Iga eme ya ka obi dim nma chai
Amara m na iga emeya Iga emeya ka obi di nma ome nma ome nma eh
Amaram na ige eme
Iga eme ya ka obi dim nma
Amara m na iga eme Iga emeya ka obi di nma
Kpoya chukwu na oga aza
Kpoya chukwu na oga aza gi ekpere
Messiah Onye obi oma Kpo ya chukwu na oga aza Oga aza gi ehh
Kpoya chukwu na oga aza
Kpoya chukwu na oga aza gi ekpere
Messiah Onye obi oma Kpo ya chukwu na oga aza
Jesus otere mu mmanu Otere mu mmanu
Nwere ike ya nye mu oh Si mu gbagbuo ekwe nsu eh Kpuayii
Jesus otere gi mmanu Otere mu mmanu
Nwere ike ya nye gi oh Si gi gbagbuo ekwe nsu eh
Kpuayii
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma oh
Onye na eme nma emekwala ya ozo Onye na eme nma ah ah
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Asim Onye na eme Eze oh
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Chukwu ihe N’ ile ikere di nma oh
Chukwu ihe N’ ile ikere di nma Odi nma Odi nma Odi Odinma Odi nma oh oh Odi nma Odi Odinma Iyeee Chukwu ihe n’ ile ikere di nma
Agabi ga la mu Onye nwem
Nuru akwa Nkem oh Mgbe ina akpo Ndi ozo oku Aga bi ga lam
Agabiga lam oh chim eh Jesus
Agabiga lam oh chim oh
Jesus Iye le iye le iye le iye Jesus nuru akwa Nkem Akwa m na ebe metu gi na obi eh Mgbe ina akpo Ndi ozo oku Lekwe mo kporom oh x2 Aga bi ga lam
Onu m juru na ekele nu eh
Onum juru na ekele
Ana m ekele gi oh
Onum juru na ekele Onye nwe mu anam ekele gi oh Onum juru ne ekele Umu Igbo na kwa ekele oh Onum juru na ekele Ndi b’ anyi na kwa ekele gi ye ye ye Onum juru na ekele
Oga ghi eme m na onu Ikele Jehova onye ahu mere ndu foro mu oh Oga ghi eme m na onu
Oga ghi eme m na onu Ikele Jehova onye ahu mere ndu foro mu oh Oga ghi eme m na onu
Na ni Jesus na iru m Na ni Jesus na azu m Na ni ya ga eburu mkpa m n’ ile Odighi Onye ozo Odighi Onye ozo oh
Odighi Onye ozo na elu uwa odighi Onye ozo Onweghi onye ozo Odighi Onye ozo na elu uwa odighi Onye ozo
Na ni Jesus na iru m ( okwa ya kwum na iru eh ) Na ni Jesus na azu m Okwu chim na azu m eh Na ni ya ga eburu mkpa m n’ ile Odighi Onye ozo
Ihe oma na emere mu Odika mdere chim akwukwo Ihe mbu na obi na emere mu Odika mdere chim edemede
Ihe oma na emere mu Odika mdere chim akwukwo Ihe mbu na obi na emere mu Odika mdere chim edemede
            DOWNLOAD SONG Ezinne by PC Lapez Mp3 Download Get this song by PC Lapez titled Ezinne. PC Lapez whose birth name is Michael, is a popular Nigerian singer, music producer and songwriter who is currently making wave in the […]