Get this song by PC Lapez titled Ezinne. PC Lapez whose birth name is Michael, is a popular Nigerian singer, music producer and songwriter who is currently making wave in the Nigeria music industry. The song will make your playlist if love good music.
Use the link below to stream and download Ezinne by PC Lapez.
Lyrics Of Ezinne by PC Lapez
Ndi Nne mama Isokwa ehh Ugogbe ezi na ulo Isokwa eh Afo mulu eze Iya ah Ezi Nne n’ iga adi My golden mother Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Onye riwe ihe ka nne enyenam Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Ogoli ma obi di ya Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Ugogbe ezi na ulo oh
Isi waba nwa nu eh Nne ka oga akpo nu Afo ruwa nwa nu eh Nne ka oga akpo Aguru gu bam mama m enyeghim nri Onye ga enyem oh oh Isi waba m mama m eleghim anya Onye ga elem oh oh
Chukwu gozie mama Olisa gozie mama Etu obula msiri mejo Nnem oh Nne gbaghalu
Okwu obula mkwuru kwujor Nne gbaghalu
Obu amagha ama na eme anyi oh Obu amagha ama na eme anyi ezi nwanyi gbaghara ah Ahh ahh
Mgwa kilibe nu nwanyi mara nma ah ah Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Mgwa kilibe nu nwanyi mara obidiya Eh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ure nwanyi oh oh Nne m amaka oweyii Nne muru m amu oweyii Njele njele oweyii Ayele ayele oweyii Iyele iyele oweyii Mama mama oh ah ah
Obu ghi ma nwa Onye ga enyem
Obu ghi ma nwa Onye ga enyem
Obu ghi ma nwa oh Onye ga enyem
nne zucha nwa nue Nwa azuo nne oh Nne letacha nwa ya anya Nwa to olewe nne oh
Ikpatacha ego n’elu uwa nne gi aka nuru Na nleka Igbaru loss oh Igbaru loss oh Ikpatacha ego n’elu uwa nne gi aka na ata afufu Igbaru loss oh oh Igbaru loss oh oh Amara seliwe Amara seliwe Iyo oko Amara seliwe Amara seliwe Amara seliwe Egwu mu oh kam na eti oh Amara seliwe Amara seliwe Amara seliwe iye iye iye iye
Mama mama ah ah Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Nne m oh iga adi yeh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ure nwanyi oh oh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ukwu George Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Akpa rice oh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Ya na akpa beans oh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi For my mama Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Good house oh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Good health oh Iya ah Ezi Nne n’ iga adi Everything good good Iya ah Ezi Nne n’ iga adi For my mama ah ah oh
            DOWNLOAD SONG I Don’t Care by PC Lapez Mp3 Download Get this song by PC Lapez titled I Don’t Care. PC Lapez whose birth name is Michael, is a popular Nigerian singer, music producer and songwriter who is currently making […]