DOWNLOAD SONGÂ
Okemmuo by Nkechi Abugu Mp3 Download
Get this song by Nkechi Abugu titled Okemmuo. The song will make your playlist if love good music.
Use the link below to stream and download Okemmuo by Nkechi Abugu.
Lyrics Of Okemmuo by Nkechi Abugu
Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m ee Akpata oyi na awu ajommuo Okwa gi bu isi nke ndu m ee You are the fountain of my life You are too much gracious God You are the fountain of my grace You are too much gracious God You are too much gracious God You are too much gracious God You are too much gracious God You are too much ee gracious God You are the fountain of my life You are too much gracious GodOkemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (okemmuo) Okemmuo na eri oke aja Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Isi ike ndu m ee) You are the fountain of my life (Eligwe ee) You are too much gracious God (Jehova) You are the fountain of my grace (Eeee) You are too much gracious God (Oh yeah)Isi ike ndu m ee
Ibu nu isi ike ndu m ee Isi ike ndu m eze Isi ike ndu m eeee I na azu m dika aturu ee Eweghi ihe na ako moo I na eburu m agha ee I na echebe mee Akpata oyi na awu ajo mmuo Okwa gi bu oloro ihe loro ihe loro onye Agu bata mgbada awaro oso Okwa gi na eme ihe asi si emeneme I na eje ebe asi si ejeneje I na aga ebe asi si aganaga I na emeghe uzo emechiri emechi eee Isi ike ndu m eee (oooo) Onye oma nji eme onuOkemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (I bu isi ike ndu m ee) Okemmuo na eri oke aja (ha!) Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Eze ee) You are the fountain of my life (You are the fountain) You are too much gracious God (Eze eligwe) You are the fountain of my grace (Okemmuo) You are too much gracious God (Jesus)Onye kewara osimmiri uhe
Eze m Eze Ebube nji eme onu Agbarucha ngene ekuru ngene wee nuo Awu awu Akaghinka ooo Emebi emebi Jehova Egwu ndi ajo mmuo Okwa gi mu mmuo n eri mmuo You are the fountain of my life You are too much oo able God Isi ike ndu m ee Isi ike ndu m oo Oweghi ihe koro m ma oli ee Oweghi ihe koro m ma oli ee Ina emere owegi aha chioma Ina ekwuru m onu m na ime mmuo Okwa gi na aza m ekpere Okwa gi na eburum agha mmuo Inaghiekwe ka ihere mee m oo Idighi ekwe ka ujo tuo m ma oli ee You are the fountain of my life You are too much ooo gracious God You are the fountain of my life You are too much ooo gracious GodOkemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (isi mee) Okemmuo na eri oke aja Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Ejim gi eme onu ee) You are the fountain of my life (yes Lord) You are too much gracious God (eze ebube) You are the fountain of my grace (You are the fountain ee) You are too much gracious God (Jesus)Ina esi na ebe ana ekpofu afifia wee bulie nwa ogbenye elu ooo
Ihe ina eme bara uba Onu m apughi iko ya (ah!) Ihe ina eme bara uba eze m Asim onu m apughi iko ya Okwa gi bu isi ike ndu m ooo Eligwe Okemmuo Isi ike ndu m eeeee Okwa gi bu isi ike ndu m ooo Idi egwu Okemmuo Idi egwu oo I bu okemmuo Idi egwu oo I bu okemmuo Okwa gi bu okemmuona eri oke aja aaa Isi m eeee Eligwe isi m ooo You are the fountain of my life You are too much able God You are the fountain of my life oooo You are too much ooo gracious God You are too much gracious God You are too much gracious God You are too much gracious God You are too much oooo Ewoo You are too much oo eligwe You are too much You are too much You are too much You are too muchOkemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (okemmuo meee) Okemmuo na eri oke aja Okwa gi bu isi ike ndu m oo (nani gi n eri oke aja) You are the fountain of my life (you are fountain ee) You are too much gracious God (You are too much ee) You are the fountain of my grace (You are the fountain ee) You are too much gracious God (Jesus)Akpata oyi na awu ajo mmuo
Okwa gi bu akpata oyi na awunu ajo mmuo Akpata oyi na awu ajo mmuo Baba na ibu akpata oyi na awunu ajo mmuo Isi ike ndu m oo Baba bu isi ike ndu m oo Baba bu isi ike ndu m oo Idi egwu na ibu okemmuo Baba na idi egwu oo ibu okemmuo Baba na idi egwu oo ibu okemmuo Baba na idi egwu oo okemmuo Baba na idi egwu ooOkemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Ibu isi ike ndu mee) Okemmuo na eri oke aja (Eze mmuo) Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Oloro ihe loro onye) You are the fountain of my life (you are fountain ee) You are too much gracious God (You are too much ee) You are the fountain of my great (you are too much) You are too much gracious God (yeah eee)