Get this song by Mercy Chinwo titled Onye. Mercy Nnenda Chinwo professionally known as Mercy Chinwo but currently known as Mercy Chinwo-Blessed is a Nigerian Gospel Musician, singer, actress and songwriter. She was signed to EeZee Conceptz in 2017. In 2018, she released the single “Excess Love”. The song will make your playlist if love good music.
Use the link below to stream and download Onye by Mercy Chinwo.
Lyrics Of Onye by Mercy Chinwo
Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya Ogbajiri igwe kpoya nku Onye nwere factory ebe anakpu nwa (Mmuo ka mmuo) Odighi onye dikagi Echete obiesike Anyi na etogi, anyi nasigi imela
Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Onye dikagi Jesus oh (Onye eh) Onyedika Gi Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh) Onye dikagi (Onye eh) Onyedika Gi
Eze ka Eze, Chika dibia I Love the way the things you do You always exceed my expectations Odighi onye, onye, onye Onye, onye, onye Onye, onye, onye dikagi Oh dikagi Chineke mo Amama amasi
Odi onye dikagi (Onye eh) Odi onye dikagi (Onye eh) Odi onye dikagi oh (Onye eh) Onyedika Gi Odi onye dikagi oh-oh (Onye eh) Echeta obiesike (Onye eh) Oh Jesus (Onye eh) Onyedika Gi Onye (Onye eh) Na eluwa, na eligwe eleh (Onye eh) Odi onye dikagi oh (Onye eh) Onyedika Gi
Echeta Obiesike
Otu onye anasi unuabiala (Onye eh, Onyedika Gi) Odighi onye, onye, onye Onye, onye, onye Onye, onye, onye dikagi Oh dikagi Chineke mo-o-o Amama amasi
Mmuo ka mmuo Mmuo ka mmuo o-o-o (Onye eh, Onyedika Gi)
            DOWNLOAD SONG Onyedikagi by Mercy Chinwo Ft Glowrie Mp3 Download Get this song by Mercy Chinwo Ft Glowrie titled Onyedikagi. Mercy Nnenda Chinwo professionally known as Mercy Chinwo but currently known as Mercy Chinwo-Blessed is a Nigerian Gospel Musician, […]