Get this song by Jude Nnam titled Obi Eze Chukwu. Jude Nnam (born November 9) is a Nigerian Music Composer, Multi-instrumentalist, Choral Director and Performer. The song will make your playlist if love good music.
Use the link below to stream and download Obi Eze Chukwu by Jude Nnam.
Lyrics Of Obi Eze Chukwu by Jude Nnam
Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On’uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso
O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye Gi Meere anyi ebere, anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On’uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso
Anyi biara n’iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri Gi Geenti, nur’ekper’anyi Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On’uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso
Gee nti, nuru olu anyi Geenti, nur’aririo anyi Denye ah’anyi n’akwukwo ndu Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On’uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso
Anyi ga efe Gi uwatuwa Biko, Chukwu, mee k’anyi binyere Gi Ka Ngozi Gi rukwasi anyi, Chineke Anyi biara n’obi Gi, Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On’uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso
            DOWNLOAD SONG Ojima Ch’eyi Ojo by Jude Nnam Mp3 Download Get this song by Jude Nnam titled Ojima Ch’eyi Ojo. Jude Nnam (born November 9) is a Nigerian Music Composer, Multi-instrumentalist, Choral Director and Performer. The song will make your playlist […]